Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ihe ị ga-eri ka ahụ gị na-akwọ mụrụmụrụ ka nke nwata
Plants, fats, and fermented foods can reduce wrinkles, boost collagen and improve the texture of our skin.
Ihe anyị ma maka Mmesoma a sị enyi ya nwoke gburu tinye n'akpa n'Uga, Anambra State
Ndị uweojii kwuru na ha anwuchiela nwokoroọbịa a kpọrọ Chima Ofoeke maka ebubo igbu onye bụbu enyi ya nwaanyị n'Uga Anambra State.
Etu ụlọelu ogogo 13 si dakpọọ na mba Kenya
Akụkọ kwuru na ọrụ gbatagbata amalitela ozugbo dịka e kwuru na ọtụtụ mmadụ nwereike ịtọ n'ime mkpọmkpọ ebe nke ụlọ ahụ dara.
Ihe Ejike Asiegbu, Desmond Elliot, Mercy Johnson na ndị Nollywood ndị ọzọ kwuru maka ọnwụ Francis Duru
Lee ihe ndị Nollywood kwuru maka ọnwụ Francis Duru lara mmụọ.
Kedụ otu egwu bọọlụ ga-ezute ibe ha n'Europe n'izuụka?
Dịka ọtụtụ ndị egwuregwu bọọlụ na-amasị n'ebe dị iche iche na-akwado ikiri otu egwu bọọlụ ha na-akwado n'izuụka, anyị chọrọ itule ụfọdụ asọmpi ndị ahụ ga-akpọtụ akpọtụ n'izuụka a.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 23, 2026, Duration 1,09
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde, Ọktoba 23, 2026.
State Police Bill: Gịnị ga-eme ugbua steeti 24 nabatara atụmatụ uweojii nke steeti?
Abia, Borno, Ebonyi, Kogi, Ondo na Sokoto anabatala atụmatụ a, ebe a ka na-eche mkpebi Jigawa, Lagos na Niger.
Gịnị bụ ọrịa Shamonda virus tiwapụrụ na mba France?
Shamonda virus bụ ọrịa e kwuru a na-ahụkarị n'ụmụanụmanụ dịka ewu, atụrụ, ehi nakwa ịyịnya.
Mmachi njem na ihe ndị ọzọ gọọmenti Nigeria na-eme igbochi mfesasị ọrịa Ebola
Gọọmenti Nigeria ewepụtala ụfọdụ atụmatụ ha na-agbaso iji gbochie mfesa ọrịa Ebola nke gụnyere mmachi ụfọdụ ndị njem.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.